Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
◼ Olee otú iṅomi Jizọs ga-esi mee ka anyị nwee obi ụtọ karịa otú anyị nwere ugbu a, meekwa ka anyị bụrụ ezigbo mmadụ karịa otú anyị bụ ugbu a? Gụọ peeji nke 4.
◼ Olee ihe mere ịdị ọcha ji dị mkpa ma e wezụga ka anyị nwee ahụ́ ike? Gụọ peeji nke 9.
◼ Olee otú Ndị Kraịst oge gboo si nwee ike ikwusa ozi ọma n’oge a na-asụ asụsụ Grik n’ọtụtụ ebe? Gụọ peeji nke 18.
◼ Olee ebe ndị sị na ha ji ọrụ ebube agwọ ọrịa si enweta ike? Gụọ peeji nke 22.
◼ Olee ihe ndị ikom abụọ nwetara onyinye Nobel chere banyere otú a ga-esi jiri cent iri abụọ na ise mata otú eluigwe na ala si malite? Gụọ peeji nke 26.