Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Septemba 15, 2010
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
Ọktoba 25-31, 2010
PEEJI NKE 7
Nọvemba 1-7, 2010
E Ji Ịdị n’Otu Mara Ndị Na-efe Chineke Ezi Ofufe
PEEJI NKE 12
Nọvemba 8-14, 2010
Ịdị n’Otu Ndị Kraịst Na-eme Ka E Too Chineke
PEEJI NKE 16
Nọvemba 15-21, 2010
“Onye Ndú Unu Bụ Otu Onye, Ya Bụ, Kraịst”
PEEJI NKE 21
Nọvemba 22-28, 2010
Onye Ndú Anyị nke Na-arụsi Ọrụ Ike Taa
PEEJI NKE 25
Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
ISIOKWU NKE 1 PEEJI NKE 7-11
Ndị ohu Chineke agaghị emeli ihe ndị ọ chọrọ ka ha na-eme ma ọ bụrụ na ọ gọzighị ha. Olee ihe ha kwesịrị ịna-eme iji nweta ngọzi ya? Olee otú mmụọ nsọ ga-esi nyere anyị aka imeri ihe isi ike ọ bụla nwere ike ịbịara anyị?
ISIOKWU NKE 2, 3 PEEJI NKE 12-20
Isiokwu abụọ a ga-enyere anyị aka ịmata ihe mere anyị na ụmụnna anyị ịdị n’otu ji dị mma, bụrụkwa ihe na-enye obi ụtọ. Anyị ga-ahụ ihe mere o ji bụrụ naanị Jehova ga-emeli ka ndị mba niile dịrị n’otu. Anyị ga-atụlekwa otú onye ọ bụla n’ime anyị ga-esi mee ka ọgbakọ dịrị n’otu, bụ́ nke ga-ewetara Chineke otuto.
ISIOKWU NKE 4, 5 PEEJI NKE 21-29
Isiokwu abụọ a ga-enyere anyị aka ịmatakwu otú Kraịst, bụ́ Eze anyị nke si n’eluigwe na-achị, si arụ ọrụ o ji bụrụ Onye Ndú. Ọ ma ihe na-eme n’ọgbakọ dị iche iche ndị na-eso ụzọ ya nọ n’ụwa nọ.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Ije Ozi n’Oge A A Na-enwe Ọganihu Na-enweghị Atụ 3
Ezigbo Ihe Si n’Ozi Ọma Pụrụ Iche E Ziri na Bọlgeria Pụta 30