Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Olee ụgha ise a na-aghakarị banyere Chineke?
GỤỌ PEEJI NKE 4-8.
Olee otú ịmụta eziokwu banyere Chineke ga-esi agbanwe ndụ gị?
GỤỌ PEEJI NKE 9.
È kwesịrị ime ụmụ ọhụrụ baptizim?
GỤỌ PEEJI NKE 11.
Gịnị ga-eme ka ezinụlọ gị nwee obi ụtọ?
GỤỌ PEEJI NKE 16-17.
Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’okwukwe na obi ike Esta?
GỤỌ PEEJI NKE 18.
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji nke 32]
Atọ n’Ime Otu c.1500, Flemish School, (16th century)/H. Shickman Gallery, New York, USA/The Bridgeman Art Library International