Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Septemba 1, 2012
© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. Naanị anyị ka ikike ibipụtaghachi ya dị n’aka.
Chineke Ò Ji Ụmụ Nwaanyị Kpọrọ Ihe?
ISIOKWU NDỊ BIDORO ỤLỌ NCHE A
3 Nsogbu Ndị Ụmụ Nwaanyị Na-enwe
4 Chineke Ò Ji Ụmụ Nwaanyị Kpọrọ Ihe?
8 Chineke Chọrọ Ka A Na-akwanyere Ụmụ Nwaanyị Ùgwù
ISIOKWU NDỊ NA-AGBAKARỊ N’ỤLỌ NCHE A
16 Mụta Ihe n’Okwu Chineke—Gịnị Ga-eme n’Ụbọchị Ikpe?
21 Bịaruo Chineke Nso—“Mba Niile Ga-amarakwa na Mụ Onwe M Bụ Jehova”
22 Ị̀ Maara?
30 Kụziere Ụmụ Gị Ihe—Anyaukwu Kpataara Gehezaị Nsogbu
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
12 Ugbu A Amatala M Chineke M Na-efe
18 Obiọma Bụ Àgwà Dị Mkpa n’Anya Chineke
26 E Meela Ka Ndị Mmadụ Mata Aha Chineke n’Asụsụ Swahili