Isiokwu Ndị Dị́ n’Ụlọ Nche A
3 Ì Nwere Ike Inye Aka n’Ọgbakọ Unu?
IZU NA-AMALITE NA MEE 2 RUO 8, 2016
6 Ndị Na-eto Eto—Ùnu Chọrọ Ime Baptizim?
IZU NA-AMALITE NA MEE 16 RUO 22, 2016
12 Ndị Na-eto Eto—Olee Otú Unu Ga-esi Akwadebe Maka Ime Baptizim?
Obi na-adị ndị Jehova ụtọ na ihe dị ka narị puku mmadụ abụọ na puku iri ise na-eme baptizim kwa afọ. Ọtụtụ n’ime ha bụ ndị na-eto eto, ụfọdụ erubeghịkwa afọ iri na atọ. Gịnị mere obi ji sie ha ike na ha eruola ime baptizim? Olee ihe ndị ha mere iji kwadebe maka ime baptizim? A ga-aza ajụjụ ndị a n’isiokwu abụọ a.
IZU NA-AMALITE NA MEE 9 RUO 15, 2016
18 Olee Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ọgbakọ Na-adị n’Otu?
Jehova na-agọzi anyị ma anyị na ụmụnna anyị na-emekọ ihe ọnụ iji mee uche ya. Isiokwu a kwuru otú anyị ga-esi na-emekọ ihe ọnụ n’ozi ọma, n’ọgbakọ, nakwa n’ezinụlọ anyị.
IZU NA-AMALITE NA MEE 23 RUO 29, 2016
24 Jehova Na-edu Ndị Ya n’Ụzọ nke Ndụ
Jehova na-edu ndị ya mgbe niile. Isiokwu a kwuru otú Chineke si enye ndị ya ndụmọdụ na ntụziaka ọhụrụ mgbe ọ bụla ọnọdụ ha gbanwere. Anyị ga-amụtakwa otú anyị ga-esi gosi na anyị chọrọ ka Jehova na-edu anyị.