Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w16 Septemba p. 2
  • Isiokwu Ndị Dị́ n’Ụlọ Nche A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị́ n’Ụlọ Nche A
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
w16 Septemba p. 2

Isiokwu Ndị Dị́ n’Ụlọ Nche A

IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 24 RUO 30, 2016

3 ‘Akụdakwala Aka’

IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 31, 2016 RUO NỌVEMBA 6, 2016

8 Na-agbasi Mgba Ike Ka Jehova Gọzie Gị

Nchegbu ma ọ bụ nsogbu nwere ike ime ka anyị kụda aka. N’isiokwu abụọ a, anyị ga-amụ otú Jehova ga-esi jiri aka ya dị́ ike mee ka anyị dị́ ike, meekwa ka anyị kata obi die nsogbu bịaara anyị. Anyị ga-amụkwa ihe anyị ga-eme iji gbasie mgba ike ka Jehova gọzie anyị.

13 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

14 Ịgbachitere Ozi Ọma n’Ihu Ndị Ọchịchị

IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 7 RUO 13, 2016

17 Ụdị Uwe Ị Na-eyi Ọ̀ Na-eme Ka E Too Chineke?

Ndị na-efe Chineke n’ụwa niile chọrọ ka uwe ha na ejiji ha na-adị mma n’anya, na-adị ọcha, bụrụkwa nke ndị mmadụ na-anaghị ele anya ọjọọ. Ha si otú ahụ egosi na ha na-eme ihe Baịbụl kwuru. Olee otú ị ga-esi mata ma ụdị uwe ị na-eyi ọ̀ na-eme ka e too Chineke?

22 Ime Ihe Jehova Kwuru Na-aba Uru Taa

IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 14 RUO 20, 2016

23 Ndị Na-eto Eto, Meenụ Ka Okwukwe Unu Sie Ike

IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 21 RUO 27, 2016

28 Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Okwukwe Ha Sie Ike

N’isiokwu abụọ a, anyị ga-ahụ otú ndị na-eto eto ga-esi mụta iji ikike iche echiche ha na-eme ka okwukwe ha sie ike, na-agwakwa ndị ọzọ ihe ha kweere. Anyị ga-amụtakwa ihe ndị nne na nna ga-eme ka otú ha si akụziri ụmụ ha ihe na-atọ ha ụtọ, nke ga-eme ka ha nwee okwukwe na Chineke nakwa n’Okwu ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya