Isiokwu Ndị Dị́ n’Ụlọ Nche A
3 Akụkọ Ndụ—M Gbara Mbọ Ṅomie Ndị Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe
IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 28, 2016 RUO DISEMBA 4, 2016
8 Unu Echefula Imere Ndị Bịara Abịa Ihe Ọma
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 5 RUO 11, 2016
13 Mee Ka Okwukwe Gị Na-esi Ike Mgbe Ị Nọ n’Ọgbakọ Na-eji Asụsụ Mba Ọzọ Amụ Ihe
Kemgbe afọ ndị na-adịbeghị anya, ọtụtụ ọgbakọ nwere ndị si n’agbụrụ dị iche iche nakwa ná mba dị iche iche. Isiokwu nke mbụ ga-enyere anyị aka ịna-egosi ndị si mba ọzọ bịa n’ọgbakọ anyị na ihe ha masịrị anyị. Isiokwu nke abụọ ga-eleba anya n’otú ndị nọ n’ọgbakọ na-eji asụsụ mba ọzọ amụ ihe ga-esi na-eme ka okwukwe ha sie ike.
18 Ị̀ ‘Na-echekwa Ezi Amamihe’?
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 12 RUO 18, 2016
21 Mee Ka Okwukwe I Nwere n’Ihe Ị Na-ele Anya Ya Sie Ike
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 19 RUO 25, 2016
26 Nwee Okwukwe ná Nkwa Ndị Jehova Kwere
N’isiokwu abụọ a, anyị ga-eleba anya n’ụzọ abụọ e si kọwaa okwukwe ná Ndị Hibru 11:1. Isiokwu nke mbụ ga-akọwa ihe anyị ga-eme ka okwukwe anyị nwee ike ịna-eto eto ma na-esi ike. Isiokwu nke abụọ ga-akọwa ihe mere na inwe okwukwe apụtaghị naanị ịghọta ihe ọma ndị Jehova kwere nkwa imere anyị n’ọdịnihu.
31 Ị̀ Maara?