Ụlọ Nche A Na-amụ Amụ
JENỤWARỊ 2017
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: FEBỤWARỊ 27, RUO EPREL 2, 2017
© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
CHILI
Ndị nkwusa bi n’ebe ndịda Chili na-esi n’otu osimiri si n’oké ọhịa gafee aga ebe ha na-ekwusa ozi ọma. Ha na-agafekwa Ugwu Andiz ezigbo snoo na-ada. Ha na-aga ekwusara ndị bi n’ime ime obodo ozi ọma mgbe oké oyi na-atụ ebe ahụ kwere ha gaa.
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
76,296
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
64,178
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2015)
174,761
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr2711.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.