Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 3 RUO 9, 2017
3 Na-enyere “Ndị Mbịarambịa” Aka Ka Ha ‘Jiri Ọṅụ Na-ejere Jehova Ozi’
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 10 RUO 16, 2017
8 Na-enyere Ụmụ “Ndị Mbịarambịa” Aka
Isiokwu nke mbụ ga-akọwa nsogbu ụmụnna anyị ndị gbara ọsọ ndụ na-enwe nakwa otú kacha mma anyị ga-esi na-enyere ha aka. Isiokwu nke abụọ ga-eme ka a mata otú ime ihe Baịbụl kwuru ga-esi nyere ndị nne na nna ha na ụmụ ha bi ná mba ọzọ aka ikpebi ihe ga-abara ụmụ ha uru.
13 Akụkọ Ndụ—Ịda Ogbi Emeghị Ka M Ghara Ịkụziri Ndị Ọzọ Ihe
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 17 RUO 23, 2017
17 Ekwela Ka Ịhụnanya Gị Nyụọ Ka Ọkụ
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 24 RUO 30, 2017
22 “Ị̀ Hụrụ M n’Anya Karịa Ihe Ndị A?”
Ibi n’ụwa ochie a adịghịrị onye ọ bụla na-efe Jehova mfe. Isiokwu abụọ a ga-eme ka anyị mata otú anyị ga-esi na-agbalịsi ike ka otú ndị ụwa si achọ ihe ga-abara naanị onwe ha uru ghara ime ka anyị kwụsị ịhụ Jehova na ụmụnna anyị n’anya na iji eziokwu Baịbụl kpọrọ ihe. Isiokwu ndị a ga-akọwakwa otú anyị ga-esi hụ Jizọs n’anya karịa ihe nke ụwa a.
27 Otú Geyọs Si Nyere Ụmụnna Ya Aka