Ụlọ Nche Nke A Na-Amụ Amụ
JULAỊ 2017
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: ỌGỌST 28 RUO SEPTEMBA 24, 2017
© 2017 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
POLAND
Ebe onye nkwusa na-ezi onye na-arụ ọrụ ozi ọma n’ebe a kụrụ apụl n’obodo Grojek
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
119,932
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
50,479
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2016)
190,613
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr2711.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.