Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
NỌVEMBA 2017
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: DISEMBA 25, 2017 RUO JENỤWARỊ 28, 2018
© 2017 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
NIKARAGỤA
Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ na-ezi onye ahịa ozi ọma n’obodo Tipitapa
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
28,642
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
42,298
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2016)
88,308
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.