Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
EPREL 2018
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: JUN 4 RUO JULAỊ 8, 2018
© 2017 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
KEGỊSTAN
Ebe di na nwunye bụ́ ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche na-ezi ozi ọma n’ime ime obodo dị nso n’obodo Baliki
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
5,235
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
4,653
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2017)
10,067
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr2711.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.