Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
3 Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Mianmaa
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 3 RUO 9, 2018
7 Ònye Ka Ị Na-achọ Ka Ọ Mata Gị ma Jiri Gị Kpọrọ Ihe?
Ihe na-echu ọtụtụ ndị ụra taa bụ otú ha ga-esi bụrụ ndị a ma ama n’ụwa ọjọọ a. N’isiokwu a, anyị ga-atụle ihe mere anyị ji kwesị ịnọgide na-achọ ka Jehova mara anyị, bụ́ otú kacha mma e kwesịrị isi mara anyị. Anyị ga-atụlekwa otú Jehova si akwanyere ndị ohu ya ùgwù, mgbe ụfọdụ, n’ụzọ ha na-atụghị anya ya.
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 10 RUO 16, 2018
N’isiokwu a, anyị ga-amata ihe mere Mozis, bụ́ ezigbo ohu Chineke abanyeghị n’Ala Nkwa ahụ. Anyị ga-amatakwa ihe mere o ji mehie Chineke nakwa otú anyị nwere ike isi gbaara ihe ahụ o mere ọsọ.
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 17 RUO 23, 2018
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 24 RUO 30, 2018
Mmadụ niile bụ nke Jehova. N’ihi ya, ọ chọrọ ka anyị na-efe naanị ya. Ụfọdụ ndị na-enupụrụ Chineke isi ma na-eme ka à ga-asị na ha ji obi ha niile na-efe ya. N’isiokwu nke mbụ, anyị ga-amụta ihe dị mkpa n’ihe Baịbụl kwuru gbasara Ken, Sọlọmọn, Mozis, na Erọn. N’isiokwu nke abụọ, anyị ga-atụle ụzọ ndị anyị ga-esi egosi Jehova na obi dị anyị ụtọ maka ikwe ka anyị bụrụ ndị ya.
27 Na-enwere “Ụdị Mmadụ Niile” Ọmịiko
30 Ihe Ị Ga-eme Ka Ịmụ Baịbụl Na-abakwuru Gị Uru ma Na-atọkwu Gị Ụtọ