Isiokwu Ndị Gbara Na JW.ORG
ṄOMIE OKWUKWE HA
Jọnatan, “Ọ Dịghị Ihe Na-egbochi Jehova”
Jọnatan na onye ya na ya so gara lụso ndị agha ndị Filistia na-eche nche agha. Ihe mechara mee ghọrọ ihe akụkọ.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa INWE OKWUKWE NA CHINEKE.)
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Mụ na Papa M Dịghachiri ná Mma
Mgbe Renée dị afọ iri na anọ, ọ hapụrụ ụlọ n’ihi na papa ya na-emekpọ ya ọnụ. Olee ihe nyeere ya na papa ya aka ikpezi mgbe ọtụtụ afọ gachara?
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa UDO NA OBI ỤTỌ.)