Isiokwu Ndị Gbara Na JW.ORG
È KERE YA EKE?
Aka Azụ̀ A Na-akpọ Octopus Dị Ịtụnanya
Ụzọ dị egwu azụ̀ a na-akpọ Octopus si emegharị aka ya nyeere ndị njinia aka ịrụpụta robọt na-emegharị aka ya nke na-enyere ndị dọkịta aka ịwa mmadụ ahụ́ n’emepeghị ebe buru ibu n’ahụ́ onye ahụ.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa SAYENSỊ NA BAỊBỤL, pịzie È KERE YA EKE?
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Otu nwoke aha ya bụ Óscar kwetara na ya agaraghị adị ndụ taa ma a sị na ọ bụghị Okwu Chineke. Gịnị mere nwoke a bụ́ onye El Salvadọ ji hapụ òtù ọjọọ ọ nọbu na ya ma biwezie ezigbo ndụ?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa UDO NA OBI ỤTỌ, pịzie BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ.