Isiokwu Ndị Gbara Na JW.ORG
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ịkụziri Nwa Gị Ihe O Kwesịrị Ịma Banyere Mmanya Na-aba n’Anya
Olee mgbe ndị nne na nna kwesịrị ịkụziri ụmụ ha gbasara ịṅụ mmanya na-aba n’anya, oleekwa otú ha ga-esi mee ya?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa ALỤMDI NA NWUNYE NA EZINỤLỌ, pizie ỊZỤ ỤMỤ.
È KERE YA EKE?
Otú Ahụ́ Azụ̀ Pilot Whale Si Eme Onwe Ya Ka Ọ Dị Ọcha
Gịnị mere ndị sayensị ji buru n’obi imepụta ihe ga na-eme ihe ahụ́ azụ̀ a na-eme?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa SAYENSỊ NA BAỊBỤL, pịzie È KERE YA EKE?