Isiokwu Ndị Gbara Na JW.ORG
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Olee Otú M Ga-esi Na-ahazi Oge M?
Gụọ isiokwu a ka ị hụ ihe ise ga-enyere gị aka iji oge gị na-eme ihe bara uru
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa IHE NDỊ GA-ENYERE NDỊ NA-ETO ETO AKA, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.
È KERE YA EKE?
Ihe Eju Mmiri A Na-akpọ Barnacle Ji Arapara n’Ihe
Ndị ọkachamara kwuru na o nweghị ihe mmadụ mepụtara e ji anyagide ihe a ga-eji tụnyere nke na-esi n’ahụ́ eju mmiri a na-akpọ barnacle apụta. Ma, ọ dịbeghị anya otú eju mmiri ahụ si arapara n’ihe dị mmiri mmiri kwụsịrị ịgba ndị mmadụ gharịị.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa SAYENSỊ NA BAỊBỤL, pịzie È KERE YA EKE?