Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/95 p. 7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—1995
Ozi Alaeze Anyi—1995
km 10/95 p. 7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ ndị a ga-enyefe n’October: Asụsụ nile—Ụtụ maka Teta! ma ọ bụ Ụlọ Nche ma ọ bụ magazin abụọ ahụ. Mee mgbalị pụrụ iche itinye magazin ndị ahụ. A pụkwara inyefe ụtụ ná nletaghachi. Magazin ndị a na-ebipụta ugboro abụọ n’ọnwa maka otu afọ: ₦300. Otu afọ maka ndị a na-ebipụta otu ugboro n’ọnwa ma ọ bụ ọnwa isii maka ndị a na-ebipụta ugboro abụọ n’ọnwa: ₦150. November: Bekee—New World Translation of the Holy Scriptures ya na The Bible—God’s Word or Man’s? Yoruba—New World Translation of the Christian Greek Scriptures. Asụsụ ndị ọzọ—Akwukwọm nke Akukọ Bible ma ọ bụ Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala. December: Asụsụ nile—Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Ọ bụrụ na ọ dịghị, jiri Akwukwọm nke Akukọ Bible ma ọ bụ Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala mee ihe. January: Asụsụ nile—A pụrụ inyefe akwụkwọ ọ bụla dị 192 peji e biri n’akwụkwọ na-achanwụ achanwụ ma ọ bụ ndị nke ọ bụla e bipụtara tupu 1982 n’ọnụ ego dị ala. A gaghị agụnye akwụkwọ ndị e ji akwụkwọ ndị na-adịghị achanwụ achanwụ ma ọ bụ ndị na-adịghị agbanwe ụcha ha ná ndị a ga-enyefe n’ọnụ ego dị ala nke a. RỊBA AMA: Ọgbakọ ndị ga-achọ ihe ndị a ga-akpọsa e depụtara n’elu kwesịrị itinye ọda ha na Literature Order Form (S-14) ha nke ọnwa ọzọ.

◼ Ndị okenye biko rịbanụ ama na ọnụ ego ziri ezi maka Akụkọ Alaeze ndị e ziteere unu bụ 40 kobo ọ bụghị 80 kobo maka otu mkpụrụ dị ka e kwuru n’akwụkwọ ozi anyị.

◼ Biko lee n’okpuru maka nhazigharị ndị ọzọ e meworo ‘n’Ebe Ndị A Ga-enwe Mgbakọ Distrikti na 1995.’ Nye ọgbakọ ndị a gbanwere ụbọchị mgbakọ ha, e kwesịrị ịma ọkwa ná Nzukọ Ije Ozi na-esonụ, na-egosi ụbọchị ọhụrụ ahụ. Ọzọ, e kwesịrị ịmapawa ihe ncheta nke a na bọọdụ ịma ọkwa, na-akanye akara n’akụkụ kwesịrị ekwesị.

November 3-5, 1995

IKOT AKAN 1 (Efịk) Ọgbakọ nile dị na EF-7 dị ka aha ha si dị malite na A ruo E; EF-8: Nwowo (Atan Ikpe), Edem Urua, Esa Ekpo, Essene, Ette Town, Minya, Mkpat Enin, Atan Obom (Okon Ikot Abasi), Ukan Akama, na Ukpana

November 10-12, 1995

IKOT AKAN 2 (Efịk) Ọgbakọ nile dị na EF-7 dị ka aha ha si dị malite na F ruo Z; EF-8: Ọgbakọ nile E WEZỤGA Nwowo (Atan Ikpe), Edem Urua, Esa Ekpo, Essene, Ette Town, Minya, Mkpat Enin, Atan Obom (Okon Ikot Abasi), Ukan Akama, na Ukpana

December 15-17, 1995

AKURE 1 (Yoruba) Y-18: Ọgbakọ nile E WEZỤGA Aiyeteju Amuro, Egbe, Isanlu na Mopa; Y-19

January 12-14, 1996

AKURE 4 (Yoruba) Y-22, 23

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya