Akụkọ Ozi October
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 520 136.2 11.9 64.6 11.3
Pios. 19,639 66.5 6.0 24.2 5.5
Aux. Pios. 5,408 56.7 3.9 16.5 3.7
Pubs. 180,247 10.8 0.8 3.5 1.0
NGỤKỌTA 205,814 Ndị E Mere Baptism: 938
Anyị nwere obi ụtọ ịkọ maka ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa a na-enwetụbeghị mbụ bụ́ 205,814. Nke a bụ ọnụ ọgụgụ kasị elu anyị a na-enwetụbeghị mbụ nke abụọ n’esepụghị aka eri mmalite afọ ije ozi ọhụrụ a. Ọ bụkwa ọnụ ọgụgụ kasị elu anyị nke anọ n’esepụghị aka eri July 1997. Ndị ọsụ ụzọ oge nile dị 19,639 nyere akụkọ ozi bụkwa ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu. Anyị nwere ugbu a ọgbakọ 3,968 e debara aha ha n’akwụkwọ.