Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enyefe n‘April na May: Magazin Ụlọ Nche na Teta! Nwee broshuọ Na-achọ maka ndị nwere mmasị, gbalịakwa ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi. June: Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị? Tinye uche n’ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi. July na August: A pụrụ iji nke ọ bụla n’ime broshuọ ndị na-esonụ nwere peji dị 32 mee ihe: Aha Nsọ Ahụ Nke Ga-adịru Ebighị Ebi, Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị n’Ezie?, Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ—Olee Otú Ị Pụrụ Isi Chọta Ya?, Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ?, Idi Ndụ n’Elu Ala Rue Mgbe Ebighị-ebi!, Ì Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu?, Ọchịchị Ahụ Nke Ga-eweta Paradaịs, na Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ. A pụrụ inyefe broshuọ bụ́ Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ nile na Mmụọ nke Ndị Nwụrụ Anwụ—Hà Pụrụ Inyere Gị Aka ka ọ̀ bụ Imerụ Gị Ahụ? Hà Dị Adị n’Ezie? n’ebe o kwesịrị.
◼ Akwụkwọ Ọhụrụ Ndị E Nwere:
Idi Ndụ n’Elu Ala Rue Mgbe Ebighị-ebi!—Edo, Gokana, Ishan, Khana, Urhobo
Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel!—Bekee, Efik, Igbo, Isoko, Yoruba
Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè—Igbo
Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ—Isoko