Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na July: A pụrụ iji nke ọ bụla n’ime broshuọ ndị na-esonụ nwere peeji dị 32 mee ihe: Aha Nsọ Ahụ Nke Ga-adịru Ebighị Ebi, Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị n’Ezie?, Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ? Olee Otú Ị Pụrụ Isi Chọta Ya?, Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ?, Idi Ndụ n’Elu Ala Rue Mgbe Ebighị-ebi!, Ì Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu?, Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!, “Lee! Ana M Eme Ihe Nile Ka Ha Dị Ọhụrụ,” Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ, na Ọchịchị Ahụ Nke Ga-eweta Paradaịs. A pụrụ inyefe broshuọ bụ́ Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, na Mmụọ nke Ndị Nwụrụ Anwụ— Hà Pụrụ Inyere Gị Aka ka ọ bụ Imerụ Gị Ahụ? Hà Dị Adị n’Ezie? n’ebe o kwesịrị ekwesị. August na September: Ịdị n’Otu n’Ofufe nke Nanị Ezi Chineke Ahụ. N’ebe a na-enweghị ya, a pụrụ inyefe akwụkwọ ọ bụla nwere peeji dị 192 nke mere ochie karị. October: Magazin Ụlọ Nche na Teta! A pụrụ inyefe ụtụ n’ebe a chọtara mmasị ná nletaghachi.
◼ Malite na September, ndị nlekọta sekit ga-ekwu okwu ihu ọha isiokwu ya bụ “Otú Ezi Ndị Kraịst Si Achọ Ozizi Chineke Mma.”
◼ Ugbu a, anyị na-enye nkọwa banyere mgbakọ ndị a kpọrọ North 1 ruo 4 n’Ozi Alaeze Anyị nke May 2001. Ebe ndị na-esonụ bụ obodo ndị a ga-enwe mgbakọ na ha nakwa sekit ndị e kenyere na ha n’afọ a.
October 26-28, 2001
ZARIA 1 (Yoruba) Y-13B
November 2-4, 2001
SULEJA 1 (Bekee) NE-5: A ruo F; NE-7: K ruo Z; NE-1A: Yelwa-Yauri
ZARIA 2 (Bekee) NE-1A: Ọgbakọ Nile E Wezụga Yelwa-Yauri; NE-1B: A ruo M; NE-2: K ruo Z
November 9-11, 2001
SULEJA 2 (Bekee) NE-5: G ruo Z; NE-7: A ruo J
ZARIA 3 (Bekee, Ụdị Asụsụ Ogbi nke America) NE-1B: N ruo Z; NE-2: A ruo J