Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/01 p. 2-7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2001
Ozi Alaeze Anyi—2001
km 9/01 p. 2-7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na September: Ịdị n’Otu n’Ofufe nke Nanị Ezi Chineke Ahụ. N’ebe a na-enweghị ya, a pụrụ inyefe akwụkwọ ọ bụla nwere peeji dị 192 nke mere ochie karị. October: Magazin Ụlọ Nche na Teta! A pụrụ inyefe ụtụ n’ebe a chọtara mmasị ná nletaghachi. November: Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị? ma ọ bụ Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. Ọ bụrụ na ndị mmadụ enweelarị ha, a pụrụ inyefe akwụkwọ ọzọ mere ochie karị. December: Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Ọ bụrụ na e nweghị ya, ị pụrụ inyefe Akwukwọm nke Akukọ Bible, ma ọ bụ Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala.

◼ A na-echetara ndị okenye ịgbaso ntụziaka ndị e nyere na peeji nke 21-23 nke Ụlọ Nche April 15, 1991, banyere ndị ọ bụla a chụpụrụ n’ọgbakọ ma ọ bụ ndị kewapụrụ onwe ha bụ́ ndị pụrụ ịchọ ka a nabataghachi ha.

◼ Alaka ụlọ ọrụ adịghị ahụ maka ọda akwụkwọ nke ndị nkwusa n’otu n’otu. Onyeisi oche ndị nlekọta kwesịrị ime ndokwa maka ịma ọkwa kwa ọnwa tupu e zigara alaka ụlọ ọrụ ọda akwụkwọ nke ọgbakọ kwa ọnwa ka ndị nile nwere mmasị inweta akwụkwọ nke onwe ha nwee ike ịgwa nwanna na-elekọta akwụkwọ. Biko buru n’uche akwụkwọ ndị bụ́ ndị a na-emere ọda pụrụ iche.

◼ Kaseti Vidio Ọhụrụ E Nwere:

Our Whole Association of Brothers — Bekee

◼ E mewo mgbanwe ndị na-esonụ ‘n’Ebe Ndị A Ga-enwe Mgbakọ Distrikti nke 2001’ bụ́ nke pụtara n’ihe ntinye Ozi Alaeze Anyị nke May 2001. Biko onyeisi oche ndị nlekọta nke ọgbakọ ọ bụla a gbanwere ebe ma ọ bụ ụbọchị ha ga-enwe mgbakọ kwesịrị ime ndokwa ka a maa ya n’ọkwa ná Nzukọ Ije Ozi na-esonụ mgbe e nwetasịrị mbipụta Ozi Alaeze Anyị a.

October 26-28, 2001

DALUWON 1 (Yoruba) Y-1: I ruo Z; Y-8: Idera, Ilara, Imala, Imeko, Iwoye, Kajola, Masifa, Olorundawa, Olowu, Olupe, Gbanla

November 2-4, 2001

DALUWON 2 (Bekee) WE-1: A ruo J; WE-13: L ruo Z

November 9-11, 2001

IBADAN 2 (Yoruba) Y-14 E WEZỤGA Akata, Idi Oro, Iresa Dudu, Jasenu, Odo Oba, Ojagbo, na Onipele; Y-33

November 16-18, 2001

UYO 4 (Efịk) EF-4: J ruo Z; EF-5: Ọgbakọ ndị a na-ekenyeghị n’Uyo 2

November 23-25, 2001

ILORIN 2 (Yoruba) Y-13A; Y-14: Akata, Idi Oro, Iresa Dudu, Jasenu, Odo Oba, Ojagbo, na Onipele; Y-18: Ayeteju Amuro, Egbe, Isanlu, Mopa, na Odobukun

November 30–December 2, 2001

UYO 6 (Efịk) EF-9: Nu ruo Z; EF-10: Afaha Ikot Ede, Afaha Offiong; EF-15: N ruo Z

December 7-9, 2001

IGWURUTA ALI 8 (Bekee) EE-4: Unyengala; EE-22: M ruo Z; EE-23: J ruo Z; EE-28: C ruo K

UBOGO 7 (Isoko) IS-1; IS-3: A ruo I

UYO 7 (Efịk) EF-10: Ọgbakọ ndị a na-ekenyeghị n’Uyo 6 ma ọ bụ Uyo 10; EF-15: A ruo E

December 14-16, 2001

AGBOR 7 (Bekee) ME-10: Oloa, Enede; ME-11: Onyibe, Memeh; ME-17: Ọgbakọ nile E WEZỤGA Afuda, Idumu-Otutu, Ebelle, Ebhoiyi, na Ujiogba

DALUWON 8 (Yoruba) Y-8: Ọgbakọ nile a na-ekenyeghị na Daluwon 1; Y-9: A ruo L

UBOGO 8 (Isoko) IS-2; IS-3: J ruo Z

January 4-6, 2002

IGWURUTA ALI 10 (Bekee) EE-2: A ruo K; EE-4: O ruo Z, E WEZỤGA Unyengala; EE-28: L ruo M

IKOT EKPENE 8 (Efịk) EF-11: P ruo Z; EF-14: Ikot Obong Edong, Ikot Ubom, Ikot Udo-Ika, Ikot Uko, na Ikot Umoh Essien

UBOGO 9 (Bekee) ME-7: E ruo Z; ME-18: Emu Uno; ME-19: A ruo M

January 11-13, 2002

UBOGO 10 (Bekee) ME-6: C ruo K; ME-9: B ruo O

UYO 10 (Efịk) EF-9: Na ruo Nt; EF-10: Etinan, Ikot Abasi Iman, Ikot Ante, Ikot Atang Esen, Ikot Eba, na Ikot Edibon; EF-15: F ruo M

January 18-20, 2002

UBOGO 11 (Bekee, Ụdị Asụsụ Ogbi nke America) ME-6: L ruo Z; ME-9: P ruo Z

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya