Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ ndị a ga-enyefe na December: Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Ọ bụrụ na e nweghị ya, ị pụrụ inyefe Akwukwọm nke Akukọ Bible, ma ọ bụ Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala. January: Akwụkwọ ọ bụla nwere peeji dị 192 bụ́ nke e bipụtara tupu 1987 nke ọgbakọ nwere. February: Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!, ma ọ bụ akwụkwọ ọ bụla mere ochie karị nke nwere peeji dị 192 bụ́ nke ọgbakọ nwere. March: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. A ga-eme mgbalị pụrụ iche ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi.
◼ Akwụkwọ Ọhụrụ Ndị E Nwere:
Mpịakọta Ụlọ Nche nke 2000—Bekee
Mpịakọta Teta! nke 2000—Bekee
Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ—Ná Mkpụrụ Akwụkwọ Okpotokpo—Bekee
Is There a Creator Who Cares About You?—Ná Mkpụrụ Akwụkwọ Ndị Ìsì
2001 Yearbook of Jehovah’s Witnesses—Ná Mkpụrụ Akwụkwọ Ndị Ìsì
◼ Kaseti Vidio Ọhụrụ Ndị E Nwere:
Warning Examples for Our Day (PAL)—Ụdị Asụsụ Ogbi nke America