Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/04 p. 7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2004
Ozi Alaeze Anyi—2004
km 9/04 p. 7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na September: Bịaruo Jehova Nso. Ọ bụrụ na e nweghị ya, ị pụrụ inyefe akwụkwọ bụ́ Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel ma ọ bụ Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala. October: A ga-enyefe Ụlọ Nche na Teta! n’ọnwa ahụ dum. N’ebe e gosiri mmasị, biko webata broshuọ Na-achọ, ma sochie mmasị ahụ e gosiri na-eburu n’uche ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi. November: Nyefee akwụkwọ bụ́ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ. Ọ bụrụ na ndị mmadụ asị na ha enweghị ụmụaka, nyefee broshuọ Na-achọ. Lekwasị anya n’iji broshuọ ahụ amalite ọmụmụ Bible ebe obibi. December: Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Akwụkwọ ndị ọzọ e nwere ike inyefe bụ Akwukwọm nke Akukọ Bible, ma ọ bụ Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala.

◼ A na-echetara ndị okenye ka ha gbasoo ntụziaka ndị e nyere na peeji nke 21-23 nke Ụlọ Nche April 15, 1991, banyere ndị ọ bụla a chụpụrụ n’ọgbakọ ma ọ bụ ndị kewapụrụ onwe ha, bụ́ ndị e kwesịrị ileta.

◼ E kwesịrị inye ndị nọ n’ọgbakọ Ụlọ Nche na Teta! ndị kasị ọhụrụ ozugbo a natasịrị ha. Nke a ga-eme ka ndị nkwusa mara ihe ndị dị n’ime ha tupu ha amalite inyefe ha n’ozi ubi.

◼ A ga-ekwu okwu ihu ọha pụrụ iche maka oge Ememe Ncheta nke afọ 2005 na Sunday, April 10. A ga-ama ọkwa isiokwu nke okwu ihu ọha ahụ pụrụ iche ka oge na-aga. Ọgbakọ ndị ga-enwe onye nlekọta sekit ma ọ bụ mgbakọ ná ngwụsị izu ahụ, ga-ekwu okwu ihu ọha ahụ pụrụ iche n’izu nke na-esonụ. Ọ dịghị ọgbakọ kwesịrị ikwu okwu ihu ọha ahụ pụrụ iche tupu April 10, 2005.

◼ Ebe ọ bụ na a ga-enwe ngwụsị izu ise n’October, ọ ga-abụ ọnwa magburu onwe ya maka ịrụ ọrụ ọsụ ụzọ inyeaka.

◼ Akwụkwọ Ọhụrụ Ndị E Nwere:

Mpịakọta Teta! nke 2003—Bekee

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya