Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 4/05 p. 2-7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2005
Ozi Alaeze Anyi—2005
km 4/05 p. 2-7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na March 21 ruo April 17: A ga-eme mkpọsa pụrụ iche iji kesaa Nọrọ na Nche! April 18 ruo April 30, na May: Nyefee Ụlọ Nche na Teta! Mgbe ị na-eme nletaghachi na nke ndị nwere mmasị, gụnyere ndị bịara Ememe Ncheta nakwa/ma ọ bụ nzukọ anyị ndị ọzọ ma ha adịghị eso ọgbakọ akpachi anya, lekwasị anya n’inyefe akwụkwọ Fee Chineke Ofufe. E kwesịrị ịgbalịsi ike ịmalite iduziri ha ọmụmụ Bible ebe obibi, karịsịa ma ọ bụrụ na ụfọdụ n’ime ha amụwo akwụkwọ Ihe ọmụma na broshuọ Na-achọ. June: Nyefee akwụkwọ bụ́ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ, ọ bụrụ na ndị mmadụ asị na ha enweghị ụmụaka, nyefee broshuọ Na-achọ. Gbalịa ịmalite iduziri ha ọmụmụ Bible ebe obibi.

◼ Na May 28, 2005, a ga-emechi alaka ụlọ ọrụ dị n’Igieduma. N’ihi ya, biko unu abịala nleta ma ọ bụ inweta akwụkwọ n’ụbọchị ahụ.

◼ Ọ dị mkpa ka alaka ụlọ ọrụ na-enwe adres na nọmba telifon kasị ọhụrụ nke ndị isi oche ndị nlekọta na nke ndị odeakwụkwọ nile. Ọ bụrụ na e nwee mgbanwe n’oge ọ bụla, Kọmitii Ije Ozi Ọgbakọ kwesịrị idejupụta fọm bụ́ Presiding Overseer/Secretary Change of Address (S-29), bịanye aka na ya, ma zitere ya alaka ụlọ ọrụ ozugbo. Nke a na-agụnye mgbanwe ọ bụla e nwere na nọmba ndị a na-apị tupu a kpọọ ógbè nke ọ bụla.

◼ Odeakwụkwọ ọgbakọ kwesịrị ịhụ mgbe nile na ọgbakọ nwere fọm Application for Regular Pioneer Service (S-205) na Application for Auxiliary Pioneer Service (S-205b), ole zuoro ha. A pụrụ iji fọm Literature Request Form (S-14) tụọ ọda ha. Hụ na ọgbakọ nwere, ọ dịkarịa ala, nke ga-ezu otu afọ. Nyochaa fọm maka ọrụ ọsụ ụzọ oge nile e dejupụtara, iji hụ na e dejupụtara ha nke ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya