Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/07 p. 3
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2007
Ozi Alaeze Anyi—2007
km 3/07 p. 3

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe n’ọnwa February 19–March 18: A ga-eme Mkpọsa Pụrụ Iche maka ikesa Akụkọ Alaeze nke 37, nke isiokwu ya bụ, “A Ga-ebibi Okpukpe Ụgha n’Oge Na-adịghị Anya!” March 19-31: Nyefee akwụkwọ Bible Na-akụzi ma gbalịsie ike iji ya duziwere ndị i nyefere ya ọmụmụ Bible. April na May: A ga-enyefe Ụlọ Nche na Teta! Mgbe ị na-eme nletaghachi na nke ndị nwere mmasị, nke gụnyere ndị bịara ihe omume e ji echeta ọnwụ Jizọs ma ọ bụ ndị bịara ya ma na-abịakwa nzukọ anyị ndị ọzọ ma ha adịghị eso ọgbakọ akpachi anya, gbalịsie ike inyefe ha akwụkwọ Bible Na-akụzi. Nzube anyị ji enyefe ha ya kwesịrị ịbụ iji ya duziwere ha ọmụmụ Bible. June: Nyefee akwụkwọ Obi Ụtọ Ezinụlọ.

◼ Ọgbakọ kwesịrị inye ndị nkwusa ha Ụlọ Nche na Teta! ndị ọhụrụ ngwa ngwa ha nwetara ya. Nke a ga-eme ka ndị nkwusa nwee ike ịmara ihe ndị dị n’ime ha nke ọma tupu ha enyefewe ya n’ozi ubi.

◼ Onyeisi oche ndị nlekọta ma ọ bụ onye ọ họpụtara kwesịrị inyocha ihe ndekọ ego ọgbakọ maka ọnwa December, January, na February. Mgbe e nyochasịrị ihe ndekọ ego ndị a, e kwesịrị ịmara ya ọgbakọ n’ọkwa mgbe ọzọ a ga-agụ akụkọ ndekọ ego.—Lee Instructions for Congregation Accounting (S-27).

◼ Isiokwu nke okwu ihu ọha pụrụ iche maka oge Ememe Ncheta nke afọ 2007 ga-abụ “Ị Pụrụ Ịnọ ná Nchebe n’Ụwa A Nsogbu Juru na Ya!” Lee Ozi Alaeze anyị nke October 2006 maka ịma ọkwa yiri nke a.

◼ E zigarala ọgbakọ nile akwụkwọ ha ga-eji ekwu okwu Ememe Ncheta (S-31 10/06). Onyeisi oche ndị nlekọta kwesịrị ịhụ na akwụkwọ ha ga-eji ekwu okwu Ememe Ncheta nke afọ a ga-abụ nke e biri n’ọnwa October 2006. E kwesịrị ịtụfu akwụkwọ ọ bụla e ji ekwu okwu Ememe Ncheta nke e bipụtara tupu 10/06.

◼ Akwụkwọ Ọhụrụ Ndị E Nwere:

Watch Tower Publications Index 2001-2005 —Bekee

◼ Compact Disc Ọhụrụ E Nwere:

Sing Praises to Jehovah—nke dị n’ụdị MP3 (Piano) ◼ DVD Ndị Ọhụrụ E Nwere:

Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ—nke dị na DVD—Ụdị Asụsụ Ogbi nke America

Noah Walked With God—David Trusted in God—nke dị na DVD—Ụdị Asụsụ Ogbi nke America

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya