Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/09 p. 4
  • Akụkọ Ozi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akụkọ Ozi
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 6/09 p. 4

Akụkọ Ozi

N’afọ ije ozi 2007-2008, ndị nkwusa dị otu puku na narị abụọ na isii na Nigeria zara òkù ahụ onye Masedonia kpọrọ, ma gaa kwusaa ozi ọma n’ókèala ndị a na-adịghị ezikarị ozi ọma na ha. Ọtụtụ n’ime ndị ahụ garanụ nwetara ahụmahụ ndị dị mma n’ozi ọma. Ahụmahụ ndị ahụ na-egosi na a ka chọkwuru ndị ọrụ. Otu nwanna nwoke kọrọ, sị: “N’ụbọchị anyị na-ala, ka anyị gbasara ọmụmụ ihe, otu nwoke n’obodo ahụ jụrụ anyị mgbe ọzọ anyị ga-abịa zie ha ozi ọma. Anyị gwara ya na anyị amaghị mgbe ọ ga-abụ. Ọ sịziri, ‘Ọ bụrụ na nwaanyị amụọ nwa ọhụrụ, ọ ga-elekọta nwa ahụ ruo mgbe o toro ma nwee ike ilekọta onwe ya. Unu amụọla nwa ọhụrụ . . . ma hapụ ya na-ala. Ònyezi ga-elekọta ya ruo mgbe o toro? Biko, maranụ aka unu ga-enyere anyị.’” Ị̀ ga-azali òkù a n’afọ a?—Ọrụ 16:9.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya