Akụkọ Ozi
N’ọnwa February 2009, ndị nkwusa 295,966 nyere akụkọ ozi ha. Nke ahụ pụtara na ndị nyere akụkọ ozi n’ọnwa ahụ ji ndị nkwusa 13,343 karịa ndị nyere akụkọ ozi n’ọnwa February afọ 2008. Ka anyị nọgide ‘na-eme ka ndị dimkpa’ n’ozi anyị.—1 Kọr. 16:13.