Akụkọ Ozi
Obi dị anyị ụtọ ịgwa unu na malite n’ọnwa Septemba 2009 ruo n’ọnwa Eprel 2010, nkezi ndị nkwusa nyere akụkọ ozi ha dị 294,901. Ọnụ ọgụgụ a ji ndị nkwusa 3,722 karịa nkezi ndị nkwusa nyere akụkọ ozi ha n’afọ ije ozi 2009, bụ́ nke dị 291,179. Ka ọgwụgwụ na-eru nso, ‘ka anyị ghara inwe nkụda aka.’—Zef. 3:16.