Akụkọ Ozi
Na Disemba 2011, ndị nkwusa nyere akụkọ ozi dị 308,436. Ha ji obere ihe karịa ndị nke nyere n’ọnwa Disemba 2010. Awa ha ji gaa ozi ọma n’ọnwa ahụ bụ 5,084,977. Ihe mere akụkọ ozi a ji magbuo onwe ya bụ na ọtụtụ ọgbakọ gara mgbakọ distrikti ha n’ọnwa ahụ.