Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Jenụwarị p. 2
  • Jenụwarị 4-10

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 4-10
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Jenụwarị p. 2

Jenụwarị 4-10

2 IHE E MERE 29-32

  • Abụ nke 114 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Anyị Ga Na-arụsi Ọrụ Ike Ka Anyị Na-efe Chineke”: (Nkeji 10)

    • 2 Ihe 29:10-17—Mbọ Hezekaya gbara mere ka ndị Juu maliteghachi ife Jehova

    • 2 Ihe 30:5, 6, 10-12—Hezekaya kpọrọ ndị niile obi ha dị n’ife Jehova ka ha zukọta ọnụ fee Chineke

    • 2 Ihe 32:25, 26—Hezekaya maliteghachiri ịdị umeala n’obi (w05 10/15 25 ¶20)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • 2 Ihe 29:11—Olee ihe anyị mụtara n’otú Hezekaya si jiri ife Chineke kpọrọ ihe? (w13 11/15 17 ¶6-7)

    • 2 Ihe 32:7, 8—Gịnị ka anyị kwesịrị ịna-eme ugbu a iji kwadebe maka ọdịnihu? (w13 11/15 20 ¶17)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ihe 31:1-10 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Otú Anyị Ga-esi Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-ebu ụzọ kpọnye vidio nke mbụ na-egosi otú a ga-esi nye ndị mmadụ Ụlọ Nche. E kirichaa ya, a tụlee otú onye nkwusa e gosiri na ya si kwulite ihe ya na onye o ziri ozi ọma ga-atụle n’ụbọchị ọzọ. A ga-akpọnyekwa vidio nke abụọ maka Ụlọ Nche, kpọnyekwa nke Ozi Ọma Si n’Aka Chineke ma tụlee ha otú ahụ e si tụlee nke mbụ. Gwa ụmụnna gbasara isiokwu bụ́ “Otú Anyị Ga-esi Jiri Broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke Na-amụrụ Ndị Mmadụ Baịbụl.” Gbaakwa ha ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie mmadụ ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 127

  • “Ịrụ na Ilekọta Ebe Ndị Anyị Na-anọ Efe Chineke Bụ Ihe Ọma Chineke Meere Anyị”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ụmụnna ka ha kwuo ihe ụfọdụ mere ha obi ụtọ mgbe ha so na-arụ Ụlọ Nzukọ Alaeze. Gbaakwa nwanna na-ahụ maka ilekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze ajụjụ ọnụ. Ọ ga-ekwu otú o si arụ ọrụ ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 6 ¶1-14 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 142 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ ọhụrụ a ka ha gee. Ya kpọchaa, gwa ụmụnna ka ha bụzie ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya