Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Jenụwarị p. 5
  • Jenụwarị 18-24

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 18-24
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Jenụwarị p. 5

Jenụwarị 18-24

EZRA 1-5

  • Abụ nke 85 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Na-emezu Nkwa Ya”: (Nkeji 10) [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ezra Na-ekwu.]

    • Ezra 3:1-6—Ihe ọ bụla Jehova kwuru na-emezu (w06 1/15 19 ¶2)

    • Ezra 5:1-7—Jehova nwere ike ịgbanwe ihe ụfọdụ ka ihe dịrị ndị nke ya ná mma (w06 1/15 19 ¶4; w86 2/15 30 ¶2; w86 6/1 29, igbe)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezra 1:3-6—Ọ̀ pụtara na okwukwe ndị Izrel na-esoghị laghachi n’ala nna ha esighị ike? Kọwaa. (w06 1/15 17 ¶5; 19 ¶1)

    • Ezra 4:1-3—Gịnị mere ndị Izrel ahụ ji jụ ka ndị mba ọzọ nyere ha aka? (w06 1/15 19 ¶3)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Ezra 3:10–4:7 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Jiri isiokwu dị na peeji nke 16 n’Ụlọ Nche ọhụrụ zie mmadụ ozi ọma. Gwakwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye ahụ natara Ụlọ Nche. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi ebe e ji akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị, isi nke 2, paragraf nke 6 ruo na nke 8 amụrụ mmadụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 40

  • ‘A Ga-atụkwasịrị Unu Ihe Ndị Ọzọ A Niile’: (Nkeji 5) Okwu. Ọ ga-esi na Matiu 6:33 na Luk 12:22-24. Gwa ụmụnna ka ha kwuo otú Jehova sirila gbooro ha mkpa ha mgbe ha butere ihe ndị gbasara ofufe ya ụzọ.

  • Okwu GỊ Ọ̀ Bụ “‘Ee’ ma Bụrụ ‘Ee E’”?: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. (w14 3/15 30-32)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 7 ¶1-14 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 41 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya