Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Mee p. 4
  • Mee 9-15

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 9-15
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Mee p. 4

Mee 9-15

ABỤ ỌMA 1-10

  • Abụ nke 99 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ịkwanyere Jizọs Ùgwù Ga-eme Ka Anyị na Jehova Dị́ ná Mma”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Abụ Ọma na-ekwu.]

    • Ọma 2:1-3—E buru amụma na o nwere ndị ga-akpọ Jehova na Jizọs asị (w04 7/15 16-17 ¶4-8; it-1 507; it-2 386 ¶3)

    • Ọma 2:8-12—Ọ bụ naanị ndị na-akwanyere Eze ahụ Jehova tere mmanụ ùgwù ga-adị ndụ (w04 8/1 5 ¶2-3)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 2:7—Gịnị bụ “ihe Jehova nyere n’iwu”? (w06 5/15 17 ¶6)

    • Ọma 3:2—Gịnị ka Sila pụtara? (w06 5/15 18 ¶2)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova??

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 8:1–9:10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche Nke 3 2016. Si n’ekwentị gụọrọ onye nwe ụlọ otu amaokwu Baịbụl.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche Nke 3 2016

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 11 ¶12-13. Gbaa onye ahụ ị na-amụrụ Baịbụl ume ka ọ danloduo JW Library nke ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 138

  • Egwula Egwu n’Ụlọ Jehova: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova—Egwula Egwu n’Ụlọ Jehova.. (Gaa na jw.org/ig pịa IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI > pịa ỤMỤAKA.) E lechaa ya, kpọọ ụfọdụ ụmụaka ka ha gbagote n’ikpo okwu, gị ajụọ ha ajụjụ ụfọdụ gbasara vidio ahụ.

  • Otú Aha Chineke Si Gbaa n’Akwụkwọ Nsọ Hibru: (Nkeji 10) Okwu. Ọ ga-esi n’akwụkwọ Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịghọta Baịbụl, peeji nke mbụ ruo nke ise.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 15 ¶1-14, na igbe dị na peeji nke 138

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 11 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya