Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Mee p. 5
  • Mee 16-22

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 16-22
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Mee p. 5

Mee 16-22

ABỤ ỌMA 11-18

  • Abụ nke 106 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ònye Ga-abụ Ọbịa n’Ụlọikwuu Jehova?”: (Nkeji 10)

    • Ọma 15:1, 2—Anyị ga na-ekwu eziokwu n’obi anyị (w03 8/1 13 ¶18; w89 9/15 26 ¶6)

    • Ọma 15:3—Anyị kwesịrị ịna-ekwu okwu dị mma (w89 10/15 12 ¶10-11; w89 9/15 27 ¶2-3; it-2 779)

    • Ọma 15:4, 5—Anyị kwesịrị ịna-akpa àgwà ọma mgbe niile (w06 5/15 19 ¶2; w89 9/15 29-30; it-1 1211 ¶3)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 11:3—Gịnị ka ihe e kwuru n’amaokwu a pụtara? (w06 5/15 18 ¶3; w05 5/15 32 ¶2)

    • Ọma 16:10—Olee otú amụma a dị́ n’amaokwu a si mezuo n’isi Jizọs Kraịst? (w11 8/15 16 ¶19; w05 5/1 15 ¶9)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 18:1-19

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) wp16.3 16—Si n’ekwentị gụọrọ onye nwe ụlọ otu amaokwu Baịbụl.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) wp16.3 16—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 108-109 ¶10-11.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 70

  • “Otú E Si Eji JW Library Eme Ihe”—Nkebi nke 1: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị a: Otú Ị Ga-esi Hụwa Ebe I Meperela Ama nakwa Otú Ị Ga-esi Gaghachi Ebe Ndị Ị Garala. E kirichaa nke ọ bụla, unu ejiri nkeji ole na ole tụlee ya. Tụleekwanụ isiokwu nta abụọ ndị mbụ dị́ n’isiokwu bụ́ “Otú E Si Eji JW Library Eme Ihe.” Gwa ụmụnna ka ha kwuo ụzọ ndị ọzọ JW Library si abara ha uru mgbe ha ji ya amụ ihe n’onwe ha ma ọ bụ mgbe ha bịara ọmụmụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 15 ¶15-26 na igbe dị na peeji nke 134

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 43 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya