Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Mee p. 6
  • Mee 23-29

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 23-29
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Mee p. 6

Mee 23-29

ABỤ ỌMA 19-25

  • Abụ nke 116 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Amụma Ndị Kọwara Onye Bụ́ Mesaya”: (Nkeji 10)

    • Ọma 22:1—Ọ ga-adị ka Chineke ọ̀ hapụrụ Mesaya ahụ (w11 8/15 15 ¶16)

    • Ọma 22:7, 8​—A ga-ekwujọ Mesaya ahụ (w11 8/15 15 ¶13)

    • Ọma 22:18​—A ga-efe nza maka uwe Mesaya ahụ (w11 8/15 15 ¶14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 19:14​—Gịnị bụ ihe gbara ọkpụrụkpụ amaokwu a na-akụziri anyị? (w06 5/15 19 ¶8)

    • Ọma 23:1, 2​—Olee otú Jehova si bụrụ ezigbo onye ọzụzụ atụrụ? (w02 9/15 32 ¶1-2)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 25:1-22

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs—Si n’ekwentị gụọrọ onye nwe ụlọ otu amaokwu Baịbụl.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs—Jiri ebe e si achọ ihe dị́ na JW Library chọta amaokwu Baịbụl zara ajụjụ onye nwe ụlọ jụrụ gị.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 139-140 ¶11-12​—Ná nkenke, gosi onye ahụ ị na-amụrụ Baịbụl otú ọ ga-esi jiri JW Library na-akwadebe ihe unu ga-amụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 55

  • “Otú E Si Eji JW Library Eme Ihe”—Nkebi nke 2: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị a: Otú Ị Ga-esi Adanlodu Baịbụl nakwa Otú Ị Ga-esi Achọta Ihe na Baịbụl Ma Ọ Bụ n’Akwụkwọ. E kirichaa nke ọ bụla, unu ejiri nkeji ole na ole tụlee ya. Tụleekwanụ isiokwu nta ikpeazụ dị́ n’isiokwu bụ́ “Otú E Si Eji JW Library Eme Ihe.” Gwa ụmụnna ka ha kwuo ụzọ ndị ọzọ JW Library sirila baara ha uru n’ozi ọma.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 16 ¶1-15

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 139 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya