Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Mee p. 7
  • Mee 30–Jun 5

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 30–Jun 5
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Mee p. 7

Mee 30–Jun 5

ABỤ ỌMA 26-33

  • Abụ nke 23 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Rịọ Jehova Ka O Nye Gị Obi Ike”: (Nkeji 10)

    • Ọma 27:1-3—Anyị ịna-echeta otú Jehova si bụrụ ìhè anyị na-eme ka obi sie anyị ike (w12 7/15 22-23 ¶3-6)

    • Ọma 27:4​—Obi ga-esi anyị ike ma ọ bụrụ na anyị ji ofufe Chineke kpọrọ ihe (w12 7/15 24 ¶7)

    • Ọma 27:10​—Jehova dị njikere ilekọta ndị ohu ya ma ọ bụrụ na ndị ọzọ ahapụ ha (w12 7/15 24 ¶9-10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 26:6​—Olee otú anyị si aga ebe ịchụàjà Jehova gburugburu ka Devid? (w06 5/15 19 ¶11)

    • Ọma 32:8​—Olee uru nghọta sí n’aka Jehova ga-abara mmadụ? (w09 6/1 5 ¶3)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 32:1–33:8

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) kt—Si n’ekwentị gụọrọ onye nwe ụlọ otu amaokwu Baịbụl.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú e nwere ike isi jiri vidio dị́ na JW Library bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? gosi mmadụ otú anyị si amụrụ ndị mmadụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 9—Ná nkenke, gosi onye ahụ ị na-amụrụ Baịbụl otú ọ ga-esi jiri JW Library na-akwadebe ọmụmụ ihe ọgbakọ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 130

  • Mkpa ọgbakọ: (Nkeji 15) Ma ọ bụ unu atụlee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị a kọrọ n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 112-113; 135-136)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 16 ¶16-29, igbe dị na “peeji nke 142,” nke dị na peeji nke 144

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 16 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya