Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Jun p. 2
  • Jun 6-12

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 6-12
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Jun p. 2

Jun 6-12

ABỤ ỌMA 34-37

  • Abụ nke 95 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Tụkwasị Jehova Obi ma Na-eme Ihe Ọma”: (Nkeji 10)

    • Ọma 37:1, 2—Lekwasị anya n’ozi gị, ọ bụghị n’otú o si yie ka ihe ọ̀ na-agaziri ndị ajọ omume (w03 12/1 9-10 ¶3-6)

    • Ọma 37:3-6—Tụkwasị Jehova obi, na-eme ihe ọma, ọ ga-agọzikwa gị (w03 12/1 10-12 ¶7-15)

    • Ọma 37:7-11—Nwee ndidi ma na-echere ruo mgbe Jehova ga-ebibi ndị ajọ omume (w03 12/1 13-14 ¶16-20)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 34:18—Gịnị ka Jehova na-eme ma “ndị obi ha tiwara etiwa” na “ndị e gburu mmụọ ha” chọọ enyemaka ya? (w11 6/1 19)

    • Ọma 34:20—Olee otú amụma dị́ n’amaokwu Baịbụl a si mezuo n’isi Jizọs? (w13 12/15 21 ¶19)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 35:19–36:12

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ndị mmadụ ozi ọma. E kirichaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie mmadụ ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 93

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Jiri Vidio Na-akụzi Ihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Jiri vidio dị na jw.org/ig bụ́ Uche Ònye Ka E Dere na Baịbụl? kọwaa otú e nwere ike isi eme ihe ndị dị n’isiokwu nta bụ́ “Otú Ị Ga-esi Eme Ya.” (Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ebe e dere AKWỤKWỌ NA BROSHỌ. Chọta broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Mepezie isiokwu bụ́ “Ozi Ọma Ahụ Ò Si n’Aka Chineke n’Eziokwu?” ka ị hụ vidio ahụ.)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 17 ¶1-13

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 61 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya