Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Julaị p. 2
  • Julaị 4-10

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 4-10
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Julaị p. 2

Julaị 4-10

ABỤ ỌMA 60-68

  • Abụ nke 104 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Toonụ Jehova, Onye Na-anụ Ekpere”: (Nkeji 10)

    • Ọma 61:1, 8—Rịọ Jehova ka o nyere gị aka imezu nkwa i kwere ya (w99 9/15 9 ¶1-4)

    • Ọma 62:8—Ịkọrọ Jehova ihe ọ bụla na-enye gị nsogbu n’obi na-egosi na ị tụkwasịrị ya obi (w15 4/15 25-26 ¶6-9)

    • Ọma 65:1, 2—Jehova na-anụ ekpere ndị niile na-erubere ya isi (w15 4/15 22 ¶13-14; w10 4/15 5 ¶10; it-2-E 668 ¶2)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 63:3—Gịnị mere obiọma Jehova ji dị mma karịa ndụ? (w06 6/1 11 ¶7)

    • Ọma 68:18—Olee ndị bụ “onyinye n’ụdị mmadụ”? (w06 6/1 10 ¶4)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 63:1–64:10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị nwere ike isi zie ndị mmadụ ozi ọma. E kirichaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie mmadụ ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 81

  • “Anyị Ga-enwe Ike Ịna-eto Chineke ma Ọ Bụrụ na Anyị Anaghị Ebi Ndụ Okomoko”: (Nkeji 15) A ga-ebu ụzọ tụlee isiokwu a. A tụlechaa ya, kpọnye vidio bụ́ Anyị Anaghị Ebi Ndụ Okomoko, tụleekwanụ ya ná nkenke. (Gaa na Tiivi anyị, pịa HỌRỌ VIDIO Ị CHỌRỌ, pịa EZINỤLỌ.) Gbaa mmadụ niile ume ka ha hazie otú ha si ebi ndụ ka ha nwee ike ijekwuru Jehova ozi.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 19 ¶1-16

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 88 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya