Julaị 18-24
ABỤ ỌMA 74-78
Abụ nke 110 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-echeta Ihe Niile Jehova Mere”: (Nkeji 10)
Ọma 74:16; 77:6, 11, 12—Na-atụgharị uche n’ihe Jehova mere (w15 8/15 10 ¶3-4; w04 3/1 19-20; w03 7/1 10-11 ¶6-7)
Ọma 75:4-7—Ihe so n’ihe Jehova mere bụ na o nyere anyị ndị okenye dị́ umeala n’obi ka ha na-elekọta ọgbakọ ya (w06 7/15 11 ¶3; it-1-E 1160 ¶7)
Ọma 78:11-17—Na-echeta otú Jehova sirila gbatara ndị ya ọsọ enyemaka (w04 4/1 21-22)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọma 78:2—Olee otú ihe dị́ n’amaokwu a si mezuo n’isi Mesaya? (w11 8/15 11 ¶14)
Ọma 78:40, 41—Olee otú amaokwu abụọ a si gosi na àgwà anyị gbasara Jehova? (w12 11/1 14 ¶5; w11 7/1 10)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 78:1-21
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) wp16.4 16—Gwa onye ahụ gbasara onyinye.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) wp16.4 16
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 5 ¶6-7
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa ọgbakọ: (Nkeji 10)
“Jehova . . . Kere Ihe Niile”: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Ọ dị na jw.org/ig. (Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa ỤMỤAKA.) E lechaa ya, gị akpọgote ụmụaka ụfọdụ n’ikpo okwu ma jụọ ha ajụjụ ụfọdụ gbasara vidio ahụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 20 ¶1-13
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 73 na Ekpere