Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọgọst p. 5
  • Ọgọst 15-21

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 15-21
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọgọst p. 5

Ọgọst 15-21

ABỤ ỌMA 102-105

  • Abụ nke 80 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Na-echeta na Anyị Bụ Ájá”: (Nkeji 10)

    • Ọma 103:8-12—Jehova na-emere anyị ebere, na-agbaghara anyị mmehie ma anyị chegharịa (w13 6/15 20 ¶14; w12 7/15 16 ¶17)

    • Ọma 103:13, 14—Jehova ma otú ike anyị hà (w15 4/15 26 ¶8; w13 6/15 15 ¶16)

    • Ọma 103:19, 22—Ọ bụrụ na obi dị anyị ụtọ maka ebere Jehova na-emere anyị, anyị ga na-erubere ya isi (w10 11/15 24-25 ¶5; w07 12/1 21 ¶1)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 102:12, 27—Olee otú icheta na anyị na Jehova dị ná mma ga-esi abara anyị uru mgbe anyị dara mbà? (w14 3/15 16 ¶19-21)

    • Ọma 103:13—Gịnị mere na ọ bụghị mgbe niile ka Jehova na-aza ekpere anyị ozugbo? (w15 4/15 25 ¶7)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 105:24-45

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g16.4 10-11. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g16.4 10-11. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs isi nke 17 ¶3-4. Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe e kwuru ebe ahụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 91

  • Echefukwala Ihe Niile Jehova Meere Gị (Ọma 103:1-5): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Buru ụzọ kpọnye vidio bụ́ Ndụ M Na-ebi Gwụrụ M Ike. (Gaa na jw.org/ig, pịa GBASARA ANYỊ, pịa IHE NDỊ ANYỊ NA-EME.) Tụlezienụ ajụjụ ndị a: Gịnị na gịnị mere anyị ji kwesị ịna-eto Jehova? Olee ihe ọma ị na-atụ anya na Jehova ga-emere anyị n’ọdịnihu?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 22 ¶1-13

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 131 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya