Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọgọst p. 6
  • Ọgọst 22-28

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 22-28
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọgọst p. 6

Ọgọst 22-28

ABỤ ỌMA 106-109

  • Abụ nke 2 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Keleenụ Jehova”: (Nkeji 10)

    • Ọma 106:1-3—Anyị kwesịrị ịna-ekele Jehova (w15 1/15 8 ¶1; w02 6/1 17-18 ¶19)

    • Ọma 106:7-14, 19-25, 35-39—Ụmụ Izrel chefuru ihe ọma niile Jehova meere ha, malitezie inupụrụ ya isi (w15 1/15 8-9 ¶2-3; w01 6/15 13 ¶1-3)

    • Ọma 106:4, 5, 48—E nwere ọtụtụ ihe mere anyị ji kwesị ịna-ekele Jehova (w11 10/15 5-6 ¶7; w03 12/1 15-16 ¶3-6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 109:8—Chineke ọ̀ dị mbụ kpebie na ọ bụ Judas ga-emezu amụma e buru gbasara ịrara Jizọs nye? (w00 12/15 24 ¶20; it-1-E 857-858)

    • Ọma 109:31—Olee otú Jehova si ‘eguzo n’aka nri ogbenye’? (w06 9/1 14 ¶8)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 106:1-22

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ll 6. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ll 7. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs isi nke 18 ¶14-16. Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe e kwuru ebe ahụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 94

  • Jehova Ga-egboro Anyị Mkpa Anyị (Ọma 107:9): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Buru ụzọ kpọnye vidio bụ́ Jehova Ga-egboro Anyị Mkpa Anyị. (Gaa na Tiivi anyị dị́ na jw.org, pịa HỌRỌ VIDIO Ị CHỌRỌ, pịa EZINỤLỌ.) Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 22 ¶14-24, na igbe dị na peeji nke 194

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 149 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya