Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọgọst p. 7
  • Ọgọst 29–Septemba 4

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 29–Septemba 4
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọgọst p. 7

Ọgọst 29–Septemba 4

ABỤ ỌMA 110-118

  • Abụ nke 61 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Gịnị Ka M Ga-eji Kwụọ Jehova Ụgwọ?”: (Nkeji 10)

    • Ọma 116:3, 4, 8—Jehova napụtara ọbụ abụ ahụ n’aka ọnwụ (w87 3/15 20 ¶5)

    • Ọma 116:12—Ọbụ abụ ahụ chọrọ igosi Jehova na obi dị ya ụtọ maka ihe o meere ya (w09 7/15 29 ¶4-5; w98 12/1 24 ¶3)

    • Ọma 116:13, 14, 17, 18—Ọbụ abụ ahụ kpebiri na ya ga na-eme ihe niile Jehova chọrọ ya n’aka (w10 4/15 27, igbe)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 110:4—Olee “iyi” amaokwu a na-ekwu gbasara ya? (w14 10/15 11 ¶15-17; w06 9/1 14 ¶1)

    • Ọma 116:15—E kwuwe okwu olili ozu, gịnị mere na e kwesịghị ikwu na amaokwu a na-ekwu gbasara onye ahụ nwụrụ anwụ? (w12 5/15 22 ¶2)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 110:1–111:10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ll 16. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ll 17. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs isi nke 18 ¶17-19. Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe e kwuru ebe ahụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 82

  • “Na-akụzi Eziokwu”: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • “Ụlọ Nche Pụrụ Iche Anyị Ga-enye Ndị Mmadụ n’Ọnwa Septemba”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-akpọnye vidio nke mbụ na-egosi otú anyị nwere ike isi nye mmadụ Ụlọ Nche na Septemba, a tụleekwa ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Mee ka ikesa Ụlọ Nche a gụwa ụmụnna agụụ. Gbaakwa ha ume ka ha sụọ ụzọ inyeaka.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 23 ¶1-14

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 144 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ gee abụ ahụ tupu a bụọ ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya