Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọktoba p. 6
  • Ọktoba 24-30

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 24-30
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọktoba p. 6

Ọktoba 24-30

ILU 17-21

  • Abụ nke 76 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Na-eme Ka Gị na Ndị Ọzọ Na-adị n’Udo”: (Nkeji 10)

    • Ilu 19:11​—⁠Na-ejide onwe gị ma a kpasuo gị iwe (w14 12/⁠1 12-13)

    • Ilu 18:​13, 17; 21:13​—⁠Gbalịa chọpụta otú ihe niile si mee (w11 8/⁠15 30 ¶11-14)

    • Ilu 17:9​—⁠Jiri obi gị niile gbaghara onye mejọrọ gị (w11 8/⁠15 31 ¶17)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ilu 17:5​—⁠Olee otu ihe mere anyị kwesịrị iji lezie anya mgbe anyị na-ahọrọ ụdị ntụrụndụ anyị ga-enwe? (w10 11/⁠15 6 ¶17; w10 11/⁠15 31 ¶15)

    • Ilu 20:25​—⁠Olee otú ihe e kwuru ebe a ga-esi baara ndị di na nwunye na ndị na-akpa maka ọlụlụ uru? (w09 5/⁠15 15-16 ¶12-13)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 18:14–19:⁠10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Nye ya akwụkwọ ịkpọ òkù ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Nye ya akwụkwọ ịkpọ òkù ọmụmụ ihe​—⁠Gosizie ya vidio Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze?

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 57 ¶14-15​—⁠Mee ka ọ ghọta na o kwesịrị ịna-eji ejiji dị mma ma ọ bịawa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 77

  • Jehova Ga-agọzi Gị ma Ị Na-eme Udo: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Jehova Ga-agọzi Gị ma Ị Na-eme Udo. Jụzie ajụjụ ndị a: Olee ihe ndị anyị na-ekwesịghị ime ma e nwee esemokwu? Olee uru anyị ga-erite ma anyị mee ihe e kwuru n’Ilu 17:9 nakwa na Matiu 5:​23, 24?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 2 ¶35-40, igbe na chaatị ndị dị na peeji nke 25-29

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 144 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya