Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Nọvemba p. 2
  • Nọvemba 7-13

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 7-13
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Nọvemba p. 2

Nọvemba 7-13

ILU 27-31

  • Abụ nke 86 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Baịbụl Kwuru Ihe Ndị E Ji Ama Ezigbo Nwunye”: (Nkeji 10)

    • Ilu 31:​10-12​—⁠O kwesịrị ntụkwasị obi (w15 1/⁠15 20 ¶10; w00 2/⁠1 31 ¶2; it-E-2 1183)

    • Ilu 31:​13-27​—⁠Ọ dị ike ọrụ (w00 2/⁠1 31 ¶3-4)

    • Ilu 31:​28-31​—⁠O ji ofufe Chineke kpọrọ ihe (w15 1/⁠15 20 ¶8; w00 2/⁠1 31 ¶5, 8)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ilu 27:12​—⁠A bịa n’ihe gbasara ntụrụndụ, olee otú anyị ga-esi gosi na anyị maara ihe? (w15 7/⁠1 8 ¶3)

    • Ilu 27:21​—⁠Olee otú e si “anwale mmadụ site n’otuto a na-enye ya”? (w11 8/⁠1 29 ¶2; w06 9/⁠15 19 ¶11)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 29:11–30:4

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ha ga-esi eme nke ha.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 89

  • “Onye Nwe Ya Bụ Onye A Ma Ama n’Ọnụ Ụzọ Ámá”: (Nkeji 5) Okwu okenye ga-ekwu.

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10) Ma ọ bụ unu atụlee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị a kọrọ n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 40-41)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 3 ¶13-22, chaatị dị na peeji nke 36-37, na igbe dị na peeji nke 38

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 108 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya