Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Disemba p. 8
  • Disemba 26, 2016–Jenụwarị 1, 2017

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 26, 2016–Jenụwarị 1, 2017
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Disemba p. 8

Disemba 26, 2016–Jenụwarị 1, 2017

AỊZAYA 17-23

  • Abụ nke 123 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Mmadụ Iji Ikike O Nwere Eme Ihe Na-ekwesịghị Ekwesị Na-eme Ka A Napụ Onye Ahụ Ikike Ahụ”: (Nkeji 10)

    • Aịza. 22:15, 16—Shebna ji ikike o nwere chọọ ọdịmma nke naanị ya (ip-1 238-239 ¶16-17)

    • Aịza. 22:17-22—Jehova ji Elayakim dochie Shebna (ip-1 239-240 ¶17-18)

    • Aịza. 22:23-25—Ihe mere Shebna na-akụziri anyị ọtụtụ ihe (w07 1/15 8 ¶6; ip-1 240-241 ¶19-20)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 21:1—Ole ebe ka a kpọrọ “ala ịkpa nke oké osimiri”? Gịnị mere e ji kpọọ ya aha a? (w06 12/1 11 ¶2)

    • Aịza. 23:17, 18—Olee otú uru Taya na-erite ga-esi bụụrụ “Jehova ihe dị nsọ”? (ip-1 253-254 ¶22-24)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 17:1-14

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs—Gosi mmadụ vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Gwazie ya gbasara akwụkwọ a. (N’ihe ngosi a, mee ka ị̀ kpọnyere vidio ahụ, unu emezie ka ùnu elechaala ya.)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs—Malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl n’ozi ụlọ n’ụlọ, gwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 151 ¶10-11—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 44

  • Ị̀ Ga ‘Na-eche Nche’?: (Nkeji 8) Okwu okenye ga-ekwu. Ọ ga-esi n’Ụlọ Nche, Mach 15, 2015, peeji nke 12-16. Gbaa mmadụ niile ume ka ha na-eche nche otú ahụ onye nche ahụ Aịzaya hụrụ n’ọhụụ na ụmụ agbọghọ ise ahụ Jizọs ji mee ihe atụ mere.—Aịza. 21:8; Mat. 25:1-13.

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Disemba.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 6 ¶1-7, isiokwu dị na peeji nke 58-59

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 141 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya