Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Mee p. 3
  • Mee 8-14

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 8-14
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Mee p. 3

Mee 8-14

JEREMAYA 35-38

  • Abụ nke 33 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ibed-melek—Nwoke Nwere Obi Ike na Obiọma”: (Nkeji 10)

    • Jere. 38:4-6—Zedekaya ji ụjọ kwere ka ndị mmegide tụba Jeremaya n’olulu apịtị ka ọ nwụọ (it-2-E 1228 ¶3)

    • Jere. 38:7-10—Ibed-melek katara obi gaa nyere Jeremaya aka (w12 5/1 31 ¶2-3)

    • Jere. 38:11-13—Ibed-melek gosiri na ya dị obiọma (w12 5/1 31 ¶4)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 35:19—Gịnị mere e ji gọzie ndị Rikab? (it-2-E 759)

    • Jere. 37:21—Olee otú Jehova si lekọta Jeremaya, oleekwa otú nke ahụ ga-esi gbaa anyị ume ma e megidewe anyị taa? (w98 1/15 18 ¶16-17; w95 8/1 5 ¶5-6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 36:27–37:2

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 3 2017​—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 3 2017​—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 26

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 127

  • “Ilekọta Ebe Ndị Anyị Na-anọ Efe Jehova”: (Nkeji 15) Ọ bụ okenye ga-eme ya. Ọ ga-abụ ajụjụ na azịza. E lechaa vidio bụ́ Ilekọta Ebe Ndị Anyị Na-anọ Efe Jehova, zaakwa ajụjụ ndị ya na ya so, gbaa nwanna na-anọchite anya ọgbakọ unu na kọmitii na-elekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze ajụjụ ọnụ. (Ọ bụrụ na unu enweghị, gbaa onye na-ahaziri ndị okenye ọrụ ajụjụ ọnụ. Ọ bụrụ na ọ bụ naanị unu na-eji Ụlọ Nzukọ Alaeze unu amụ ihe, gbaa onye na-ahụ maka ịrụzi ya ajụjụ ọnụ.) Jụọ ya, sị: Olee ihe ndị a rụzirila n’Ụlọ Nzukọ Alaeze anyị na nso nso a, olee ihe ndị a ga-arụzi n’ọdịnihu? Ọ bụrụ na nwanna nwere nkà chọrọ iso na-elekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze, ma ọ bụkwanụ na nwanna chọrọ iso ndị nwere nkà na-arụ ọrụ iji mụta ilekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze, olee ihe ọ ga-eme? Olee otú onye ọ bụla, n’agbanyeghị otú ihe si dịịrị ya ga-esi nye aka n’ilekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 12 ¶9-15, na igbe ndị dị na peeji nke 122-123, na 130-131

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 125 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya