Mee 15-21
JEREMAYA 39-43
Abụ nke 133 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Ga-akwụghachi Onye Ọ Bụla Dị Ka Ọrụ Ya Si Dị”: (Nkeji 10)
Jere. 39:4-7—Zedekaya tara ahụhụ nnupụisi o nupụụrụ Jehova (it-2-E 1228 ¶4)
Jere. 39:15-18—Jehova gọziri Ibed-melek maka ịtụkwasị ya obi (w12 5/1 31 ¶5)
Jere. 40:1-6—Jehova lekọtara ohu ya bụ́ Jeremaya (it-2-E 482)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Jere. 42:1-3; 43:2, 4—Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’ihe Johenan mejọrọ? (w03 5/1 10 ¶10)
Jere. 43:5-7—Gịnị ka ihe ndị e kwuru n’amaokwu ndị a ga-enyere anyị aka ịmata? (it-1-E 463 ¶4)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 40:11–41:3
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 46:10—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mkpu. 12:7-9, 12—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 161 ¶19-20—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jehova Anaghị Echefu Ịhụnanya Unu” (Ọma 71:18): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Buru ụzọ kpọnye vidio aha ya bụ Jehova Anaghị Echefu Ịhụnanya Unu.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 12 ¶16-23, na igbe ndị dị na peeji nke 125, na 128; igbe ntụleghachi dị na peeji nke 129
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 123 na Ekpere