Jun 12-18
ABỤ ÁKWÁ 1-5
Abụ nke 128 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“I Chere Jehova Ga-enyere Anyị Aka Idi Ọnwụnwa”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Abụ Ákwá Na-ekwu.]
Ákwá 3:20, 21, 24—Jeremaya cheere Jehova ma tụkwasịkwa ya obi (w12 6/1 14 ¶3-4; w11 9/15 8 ¶8)
Ákwá 3:26, 27—Idi ọnwụnwa ndị bịaara anyị ugbu a ga-enyere anyị aka idi ọnwụnwa n’ọdịnihu (w07 6/1 11 ¶4-5)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ákwá 2:17—Gịnị bụ ihe ahụ Jehova “kwuru” nke o mezuru n’ahụ́ Jeruselem? (w07 6/1 9 ¶3)
Ákwá 5:7—Jehova ọ̀ na-eji ihe ndị nna ochie metara ata ụmụ ha ahụhụ? (w07 6/1 10 ¶6)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ákwá 2:20–3:12
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! nke 3 2017—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! nke 3 2017—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.
Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w11 9/15 9-10 ¶11-13—Isiokwu: Jehova Bụ Òkè M.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8) Ma ọ bụ unu atụlee “Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi” n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb17 2-5)
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Jun 2017.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 13 ¶33-34, igbe dị na peeji nke 146-147, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 145
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 100 na Ekpere