Jun 26–Julaị 2
EZIKIEL 6-10
Abụ nke 141 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“À Ga-aka Gị Akara Maka Nzọpụta?”: (Nkeji 10)
Ezik. 9:1, 2—Anyị ga-amụta ọtụtụ ihe bara uru n’ọhụụ Ezikiel (w16.06 16-17)
Ezik. 9:3, 4—N’oké mkpagbu, a ga-aka ndị nabatara ozi ọma anyị akara maka nzọpụta
Ezik. 9:5-7—Jehova agaghị ebibikọta ndị ezi omume na ndị ajọ omume
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ezik. 7:19—Olee otú amaokwu a si enyere anyị aka ịkwadebe maka ọdịnihu? (w09 9/15 23 ¶10)
Ezik. 8:12—Olee otú amaokwu a si gosi na enweghị okwukwe nwere ike ime ka mmadụ daba n’omume ọjọọ? (w11 4/15 26 ¶14)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 8:1-12
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mkpu. 4:11—Na-akụzi Eziokwu.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 11:5; 2 Kọr. 7:1—Na-akụzi Eziokwu.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 137 ¶4-5—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Kpọọ Omume Ọ Bụla Jehova Kpọrọ Asị Asị”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Bụrụ Enyi Jehova—Otu Nwoke, Otu Nwaanyị.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 14 ¶8-14, na igbe dị na peeji nke 150
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 33 na Ekpere