Okwu Mmalite
Olee ngọzi ndị Chineke kwere ụmụ mmadụ ná nkwa? Ànyị kwesịrị ịtụkwasị Okwu ya obi? Isiokwu ndị na-esonụ ga-atụle ụfọdụ nkwa ndị Chineke kwere anyị. Ha ga-akọwa ihe mere i ji kwesị ikwere na nkwa ndị ahụ nakwa otú ị ga-esi enweta ha ma na-enwe obi ụtọ.